Skip to main content

Posts

Showing posts from June, 2020

Not Supposed To Be Here: A Review

Never in the history of the world has the cry of one child for his mother been heard on every continent, nor caused a movement equally as widespread, until George Floyd's strangled 'mama' latched on the ears of the world and refused to let go. The protests have been powerful. The experience, epic. But conversations, clashing. Then this short film by Katung Aduwak and Jojo Silla, titled 'Not Supposed To Be Here' comes along with a ribbon and ties everything up into an interesting bouquet of ideas. Our timelines have been full of them: should we be trending #BlackLivesMatter vs #AllLivesMatter? Is Donald Trump's presence in the White House enabling racial violence?  Should white people be begging for forgiveness for slavery? Isn't violence during protests a reaffirmation of racial stereotypes? Isn't hating white people racism too? Katung and Jojo take the ideas underscoring these conversations and make them grow on the screen through animation and compell...

Le Joker: Nous Rions en Notre Chemin au Mort

Johaquin Phonenix en Le Joker (2019)    Si vous n'avez pas entendu sur Le Joker, donc permettez moi de vous accueillir de la fond de l'océan. Le Joker est un film excitant, qui provoque la réflexion, un typhon théâtral ! C'est la histoire de Arthur Fleck, un homme de santé précaire qui était oppressé par le mépris de Gotham City pour les 'personne' comme lui. Un de ses malades mentales lui fait rire en manière incontrôlable à temps inapproprié. Arthur essayé turner cette citron à citronnade afin du carrière comme un clown professionnel, mais la société le traitait comme un clown social ; il devient le comédien qui tout le monde pense être une blague Alors il décide changer les choses. Il choisissait livrer coup de blague si drôle que seule lui aura compris ; pour la première fois la blague sera sur la société. Voilà . La scène vous secoue non? Joaquin Phoenix vraiment gagné son Oscar!  Arthur Fleck tué trois hommes et s'appelle une blague. Ces trois hommes jeune...

The Joker: Anyị Na-Achịgbuo Onwe Anyị ruo Ọnwụ

 (Joaquinn Phoenix kpakpando nke The Joker 2019) Ọ bụrụ na ịnụbeghị gbasara The Joker, ka m bụrụ onye mbu ga-anabata gị site na ala nke oke osimiri. Joker bụ ihe nkiri na-akpali iche echiche. Ọ bụ akụkọ gbasara Arthur Fleck, nwoke nwere nsogbu uche o na-megbu na ndị Gotham City (America) anaghi eledi anya ndi dika ya ha anaghi elee ka mmadu. Otu n'ime ọrịa ụbụrụ ya na-eme ka ọ na-achị ọchị n'oge n'ekwesịghị ekwesị. Arthur na-agba mbọ imee ka ojoo a puta oma site n'ibụrụ onye ọto-ochi. Ma ọ emecha bụrụzie onye a na-eme ka onye iberibe; ọ buruzie onye otọ-ọchị nke mmadụ niile chere na ọ bụ oluku. O wee sizie ka o gbanwe ihe. O ghoro izipu egwuregwu dịkasia egwu nke so ya ga -aghota; Ugboro mbụ a, oha niile buruzie oluku. Lee (vidiyo dị n'okpuru *marakwa na o na-emetu ujo) O kujakwa gi? Joaquinn Phoenix ritere ezigbo Oscar n'eziokwu! (i hụrụ ka egbugbere ọnụ ya si na-akwanye?) Arthur Fleck gbagburu ndị mmadụ atọ wee kpọọ ya ihe egwuregwu. Umụ o...