Skip to main content

Posts

Showing posts from November, 2019

JOHN WICK: 3 LEÇONS IMPORTANTS

7minutes pour lire John Wick est un film action tres sensationnel, sur un assassin veteran qui a décroché dans l'enfers grâce à un desir pour la vengeance. Cette vengeance a visé a un garcon tres naif, Iosef Tarasov (Alfie Allen), qui grâce à l'exubérance du jeunes, avec un ami: est entré chez John par effraction, a volé la voiture de John, et a le battu. Tout aurait pu être pardonné mais l'action finale a été plus méchante: il a tué le chien de John sans pitié, avec un coup de feu. Attendez. Observez avec bonté une minute de silence pour Daisy le chien. Cet Chien a été le cadeau après-mort qui la épouse de John, Helen, avais donné à lui. C'etait la connexion finale entre John et d'épouse. Elle a été la raison que John avais fait l'impossible a quitter la pègre. Et juste comme ca, avec un mouvement insolent du doigt, Daisy a mort. Si j'étais une femme de grande influence, je voudrais ordonner que tout le monde en la terre et en l'espace (spécia

'Ejina Filter' Na-Atụ Ụjọ

Akwụkwọ na-atọ ụtọ, mana ihe na-anaghi atọ ụtọ bụ mgbe onye-nkuzi gi nyere gi otu ọrụ ga-eme k'ujọ siri ike baa gi n'ahụ. 'Seenụ photo ugbua wee tinyezie ya na blọgu gi' Onye nkuzi m kwuru 'echekwana na-agaghim eje wee hu ya' Ọ fọrọ obere ka m tie "OTU AHU?!!!" Ọ bụrụ n'achọrọm igosi uwa nile ihu m, ọ bụghi nke a pimpulu juru na ya kam ga-egosi. Ejigom ezigbo ego jee studio see photo, nwoke a na-asi m tinye ihu m a danfo ndi lagos emego ka-ọdi k'ihe m amaghi, na blog. Onwe ike na nkpọtu a m na-eme kari ihe mere (mana onwekwara ike n'ọ kaghi ya). Nke a bu ótụ mgbe m na-ahụ n'onwe m ụjọ ahụ m na-afụwa na ndi enyi m, kasi atọ m ọchị; ụjọ 'ejina filter'. Nke na-eme m bụ n'otebeghi aka m gbakọọ ndi mmadụ ka ha gee Nicole Chikwe ntị, ka ọ kọwara ha maka ọkọlọtọ mma iberibe, umu nwaanyi na-egbu onye ha ka ha ruo. M chere na m erula ebe onweghizi ihe obula di njọ m fuuru n'ahu m. Mana ugbua m cheegharizi ya, onwe on

John Wick: 3 Important Lessons

(7 minute read) John Wick is a sensational action block buster about a veteran assassin who is drawn back into the underworld by a desire for revenge. This revenge was directed at a fool of a boy, Iosef Tarasov (Alfie Allen), who out of idiotic youthful exuberance breaks into John's house with an accomplice, steals his car, and beats him up. All these could have been easily forgiven but for the final and most spiteful act: he killed John's dog in cold blood, with a single shot. Pause. Kindly observe a minute of silence for daisy the dog. It was the post-mortem gift of Jack's wife, Helen, to him. It was the last link he had to the woman he had done everything for.She was the reason he had to do the impossible to leave the underworld. And just like that, with one insolent move of a finger, Daisy was gone. If I were a person of great influence, I would MANDATE that you and every other human being on earth and in space (especially those studying Anthropology, Psycho